Ofu egwu Omenala mara mma nke-ukwu ejiri mara ndi Igbo Na Umunze, aha ya bu NKPOKITI

Obinwannem News Ofu egwu Omenala mara mma nke-ukwu ejiri mara ndi Igbo Na Umunze, aha ya bu NKPOKITI

Egwu nkpokiti a bidoro buru ihe nkiri na-enye obi anuri na ala Igbo Na afo 1959. Onye izizi buputere nyanwa bu egwu bukwanu Chief Festus Okoli (aka ojimgbaahatu nke mbu n’ Umunze)

O buru na-ibia na Umunze, enwere ogbe asato n’ ime Umunze, ha bu ndia; Umuizo, Nsogwu, Ugwunano, Lomu, Ubaha, Ozaraokpontu, Ururu Na Amuda.

A bia na igba yanwa bu egwu Omenala, ndi ogbe na-agba ya ofuma bu ndi Ugwunano, O bu na ogbe a ka onye isi egwu a bu Chief Festus Okoli,(aka ojimgbaahatu nke mbu n’ Umunze) si.

Ya bu nwamadi onye nke Amity Na afo 1927, mesiri were nwua na-afo 2009, Egwu ka Na agakwa na iru, nke onye isi egwu bu nwamadi nwoke onye eji Obuka were mara.

Umunnem ka m dobiri ya ebea taa, aka m bu nwanne unu nwoke, Onyema Chekwube Christian.

Onyema Chekwube Christian reporting, Obinwannem News

leave a reply

WP Radio
WP Radio
OFFLINE LIVE